Ladipoe
onye egwu Naijiria, onye na-ede abụ, onye na-agụ egwú, na onye na-eme ihe nkiri
Ladipoe Ladipo Eso nke a na-akpọ Ladipoe ma ọ bụ Poe bụ onye egwu Naijiria. Na 28 February 2017, Ladipoe bịanyere aka na nkwekọrịta ndekọ na Mavin Records. O wee bụrụ onye a ma ama na egwu "Lee ahụ dị mma" ebe SDC "Show Dem Camp" gosipụtara ya.
Ọkwụ ndị Ọkwụrụ
dezie- "Esonyere m Mavin n'ihi na achọrọ mkwu anya na ntị na ọrụ m, egwu m, na ụda m,"