Kiru Taye

onye ode akwukwo akụkọ ifo ịhụnanya
kiru Taye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereKiru Dezie
aha ezinụlọ yaTaye Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaMen of Valor., Riding Rebel., Bound to Passion., His Treasure Dezie
ụdịromance, akụkọ ifo Dezie
Ihe nriteNigeria Writers Award Dezie

Kiru Taye bụ onye odee Naijiria, bụ ọkachamara n'akwụkwọ akụkọ ịhụnanya.Taye malitere ide akwụkwọ akụkọ ịhụnanya mgbe ọ nwesịrị ike ịchọta akwụkwọ akụkọ ịhụnanya mpaghara.

Okwu ndị o okwuru dezie

  • Dee ihe na-amasị gị ịgụ ma nwee olile anya na onye nọ ebe ahụ ga-ahụkwa ya n'anya.
  • Otú ọ dị, ndị edemede kwesịkwara iburu n'uche na ọ dịghị mgbe ị ga-amasị onye ọ bụla. Ụfọdụ ndị ga-ahụ akụkọ gị n'anya ma ụfọdụ ga-akpọ ha asị.
  • Nkatọ edemede nwere ọnọdụ ya na uto onye edemede, ma ọ na-abịa n'ụdị jụrụ ndị mbipụta ma ọ bụ nyocha akwụkwọ.
  • Gụọ. Gụọ. Gụọ. Gụọ ebe niile. Ọ bụghị naanị na ụdị ịchọrọ ide.
  • Azịza dị mfe bụ ndụ. Ndụ na-akpali .

Njikọ mpụga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: