Kenny Blaq

Onye na-akpa ọchị


Kenny Blaq dezie

Otolorin Kehinde Peter, na-eme dị ka Kenny Blaq, bụ onye Naijiria kwụ ọtọ na-atọ ọchị na onye na-agụ egwú.

Ihe ndi okwuru dezie

  • Ọ na-esiri kpakpando ike ịchọta ezi ịhụnanya.
  • Bụrụ onye ịchọrọ ịbụ, ekwela ka onye ọ bụla weda gị ala.

Ebenside dezie

https://quotes.ng/authors/kenny-blaq/1542/