Karimot Odebode

Ọ bụ onye ode akwụkwọ na onye na-akwado ntorobịa na Naịjịrịa
Karimot Odebode
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ibadan Dezie

Karimot Olábísí Odébòdé bụ onye na-akwado agụmakwụkwọ si Naijiria, ọkàiwu, onye na-ede uri, na onye guzobere Black Girl's Dream Initiative, òtù ndị ntorobịa na-edu nke chọrọ imechi ọdịiche dị na nwoke na nwanyị. Na 2022, ọ bụ naanị onye Naijiria nọ na ndepụta 2022 United Nations cohort ke 17 Young Leaders for Sustainable Development Goals (SDGs), a mara ọkwa na nnọkọ iri asaa na asaa nke UN General Assembly. Ọ bụ onye ntorobịa ntorobịa maka otu mkpọsa na Nigeria na-enyere aka n'ibute ọgụ megide ịda ogbenye na n'afọ 2022, Ministry nke ndị ntorobia na egwuregwu and nle Steeti Oyo ghọtara ya dị ka otu n'ime ndi otu narị na-eto eto nwere mmetụta maka ọrụ nkwado ya.

Okwu ndị o okwuru dezie

  • Ihe ịga nke ọma nwere ụzọ isi mebie echiche gị. Nọgidenụ na-emeri, atụla ụjọ na mmeri emeriala gi.
  • Anyị enweghị ike ịnọgide na-eme ihe n'otu ụzọ ahụ ma na-atụ anya ihe dị iche.
  • Echi ga-abịa na agba ya mana ihe anyị chọrọ bụ ka ndị mmadụ hụ ịdị mma n'ọhụụ anyị, ọ nweghị ihe ọzọ ma ọ bụ obere.
  • Iji nweta mgbanwe ahụ anyị tụrụ anya ya, anyị kwesịrị ịkwụsị ịdị na-enweghị ike.
  • Iji nweta obodo nrọ ahụ, anyị kwesịrị ịhapụ akụkụ ahụ dị mma nke ụlọ anyị.

Njikọ mpụga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: