Jumoke Akindele
Jumoke Akindele bụ onye ọkaiwu Naijiria bụrụkwa nwanyị mbụ onye na-ekwuchitere ụlọ omeiwu Ondo steeti. Ọ gbara arụkwaghịm n'afọ 2017 ka o jiri ego ruru nde naira 15.
Okwu okwuru
dezie- Nwanyị mbụ onye na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu Ondo steeti mụrụ nwa na-arị elu na Satọde.
- Ihe Chineke na-apụghị ime adịghị adị.
- https://punchng.com/ondos-first-female-speaker-gives-birth-at-54/?amp%7C Odepụtara na ibe Facebook nke otu onye otu ya bụ Segun Odidi.