Julia Ward Howe
Julia Ward Howe
dezieJulia Ward Howe (27 May 1819 – 17 October 1910) bụ odee,ode abụ na okwuru ọha Amerika
Ihe ndị dị n'ime
dezie- 1Quotes
- 1.1The Battle Hymn of the Republic (1861)
Okwu ndị okwuru
dezieA hụlam ya n'ụ̀zụ̀ ọkụ akwanyere nke nari mmadụ gbakọrọ... Aruworo ya ọ́dọ̀ ofufe na igirigi uhuruchi ...
- Dere duu eriri akwa silki,obodo gị ebilikola n'iwe,Ịkpali ụmụ agbọghọ n'eto eto inwe mmasị Onwe ha!Ụ̀chá nke Agha achakela,Ma njem nke ihe ziri ezi ejupụtala abalị.
- "Our Orders" in The Atlantic Monthly (Febụwarị 1862).
The Battle Hymn of the Republic (1861)
dezieÁnyám ahụwo amara ọbịbia nke Chineke:
- :Ọ na ebibi ebe mkpụrụ ajọ ihe dị;Ọ tọhapula ụta mbibi ya kpu ọkụ,Eziokwu ya n'achawapụ.
- Ahiri nke mbụ nke mbiputa nke" the Atlantic Monthly (Febrụwarị 1862)
Njikọ mpụga
dezie- Edemede w: Julia ward Howe