Joy Kabatsi
onye ọka iwu Uganda, onye ọrụ ugbo na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
Joy Kabatsi
Joy Kabatsi Kafura (1 February 1954), bụ onye ọkaiwu Uganda, onye ọrụ ugbo na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. N'ime ọnwa Jenụwarị afọ 2020, ọ bụ onye minista na-ahụ maka ụgbọ njem n'ime Cabinet nke Uganda, dị irè na Disemba 2019. Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement.
Okwu ndị o kwuru
dezie- Amaghị m ihe ị na-ekwu mana ọ bụrụ na enye m ohere, enwere m ahụmịhe, enwere m ike ịmụgta ya ngwa ngwa ma tinye aka ịlụ ọgụ nrụrụ aka kemgbe m bụbu onye minista steeti n'otu ngalaba ahụ.
- Joy Kabatsi kwuru, (Monotor, June 17) ,2022)
Njikọ Mpụga
dezie
Joy Kabatsi na Wikikwuotu bekee
Joy Kabatsi na Wikipidia Igbo