Joan Fubbs
Joanmariae Louise Fubbs Ọ bụ nwanyị, A mụrụ ya na 30 Nọvemba 1944)ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Afrịka lara ezumike nka, onye nkuzi na onye na-ede uri. Ọ so na African National Congress , ọ bụ onye otu ndị omebe iwu nke Gauteng Provincial site na 1994 ruo 2004 mgbe a họpụtara ya na National Assembly of South Africa. Ka emechara ntuli aka ya na 2009, a họpụtara ya onye isi oche nke kọmitii Pọtụfoliyo na azụmaahịa na ụlọ ọrụ, ọnọdụ ọ jigidere ruo mgbe ọ hapụrụ nzuko omeiwu mgbe emesili ntuliaka izugbe 2019.
Okwu ndị Okwụrụ
dezieIhe ịma aka South Afrịka na-enwe bụ ịda ogbenye na enweghị ọrụ. Ihe butere nke a bụ ọdịiche nkà. https://www.ancparliament.org.za/content/speech-joan-fubbs-treasury-budget-vote.