Jessica Marais
onye na-eme ihe nkiri South Africa
Jessica Marais
Jessica Marais Jessica Dominique Marais (amuru ya na 29 Jenụwarị 1985) Ọ bụ onye ome ihe nkiri nke Australia amụrụ na mba South Afrịka. A kacha mara ya maka ọrụ ya na telivishọn Australia nke akpọro Packed to the Rafters and Love Child. Ọ rụkwara ọrụ na usoro ihe nkiri America Magic City.
Okwu ndị Okwuru
dezie- Ịhụ onwe gị n'anya dị oke mkpa, mgbe ị mezuru nke a, ị ga-enwe ike ịhụ onye ọzọ n'anya nke ọma.
- Site na Rachel Sharp, https://graziamagazine.com/articles/me-my-selfie-interview-jessica-marais-berlei-2016/
Ọ bụ ọdịdị mmadụ, Ịbutu mmadụ n'ala.
- Site NowToLove, AUG 02, 2018, https://www.nowtolove.com.au/amp/celebrity/tv/jessica-marais-tv-week-close-up-interview-2018-50357
- Mgbe ị gbara afọ iri na atọ,ma ị mụrụ ụmụ ma ọ bụ na ị mụtaghị, echere m na ị ga-enyocha ndụ gị ntakịrị".
Echere m na a na-ebugobe anyị n'ọkwa dị elu n'ihi na anyị bụ nne, echere m na mgbagwoju anya Akwụna -Madonna- ka dị ọtụtụ.
- Anyị anaghị agbaghara mmejọ ụmụ nwanyị.
- A nam eche na ụmụ nwoke na-apụ na ịbụ ụmụ okorobịa na ndị na-achị ehi na ọ bụ akụkọ ifo ochie nke dị adị ogologo oge. Amaghịkwa m otú anyị si alụ ọgụ ma ọ bụ gbanwee ya.
- Ha nile bụ ụmụ nwanyị na-agbalị ịbi n'ụwa nwoke, ọ bụkwa ihe na-adọrọ mmasị na ha dị ọtụtụ iri afọ n'oge ma na-eche nsogbu ndị yiri ya ihu, nke bụ nsogbu kemgbe ụwa.
- Echere m na ndị mmadụ na ụlọ ọrụ mmepụta ihe... na-achọsi ike na nkwụsi ike na ihe nkịtị, mgbe ahụ, ọ na-agụsikwa m agụụ ike ịmepụta, ide ihe, ịmepụta na ịrụ ọrụ n'akụkụ abụọ nke igwefoto.
- Site na ALICE WASLEY, Ọgọst 20, 2017, https://www.dailytelegraph.com.au/lifestyle/stellar/jessica-marais-boys-get-away-with-being-lads-and-cowboys/news-story