Jesimen Tarisai Chipika

Jesimen Tarisai Chipika


Jesimen Tarisai Chipika bụ onye Zimbabwean gụrụ maka ìhè gbasara akụ na ụba na onye nyocha, otu n'ime ndị osote gọvanọ nke Reserve Bank nke Zimbabwe na onye isi oche nke ụlọ ọrụ nchekwa ego.[1] Dr. Chipika bụbu onye ndụmọdụ teknụzụ na Ministry of Finance na onye bụbu onye nkuzi na Mahadum Zimbabwe. Ọ bụkwa onye ọrụ mmemme na International Labour Organisation na United Nations. Dr Chipika ebipụtala akwụkwọ na akwụkwọ nyocha gbasara akụ na ụba, nkwado ndabere sara mbara, ịda ogbenye, ebumnuche mmepe narị afọ na ima amụma maka ndị dara ogbenye. Ọ bụbụ onye isi oche nke Zimbabwe Women's Resource Center & Network n'afọ 2010. [2]

Ihe ndị Okwuru dezie

  • N'agbanyeghị na ọ na-akawanye mma, ụmụ nwanyị ka bụ ndị a na-akpachapu n'akụkụ karịsịa na mkpebi ụlọ ọrụ, ma anyị maara na ọdịmma ezinụlọ, nakwa ndị mmadụ dum, ma n'ihe gbasara mmepụta na ọmụmụ dabere na ụmụ nwanyị. [3]
  • Enweghị 'ihu mmadụ', karịsịa, 'ihu nwanyị' n'ihe gbasara ụlọ akụ na ego bụ adịghị ike siri ike na okwu mmepe na omume, nke na-akpata enweghị mmepe ndi anyị na-ahu taa. [4]

Ihe ndị e kwuru maka ya dezie

  • Ọ so n'otu ndị ọkachamara dị iche iche na ihe omume na obodo, ma na mba ụwa, nke gụnyere Reserve Bank of Zimbabwe Monetary Policy Committee. [5]

Ebensidee dezie