J Nozipo Mararire

J Nozipo Mararire

J. Nozipo Maraire (amuru 1964) bu onye dibia bekee, onye oda ahia na odee. Ọ ya dèrè Zenzele: A letter for my daughter. Ebipụtara akwụkwọ ifo a na 1996, bu New York Times Akwụkwọ a ma ama nke Afọ na Boston Globe kacha erepu.[1] E bipụtala ma sụgharịa ya n'ihe karịrị asụsụ iri na anọ.[2]

Okwu ndị ọkwụrụ dezie

  • Ụmụ nwanyị Africa karịsịa ndị na-eto eto anọwo na-agbachi nkịtị ruo ogologo oge. Anyị bụ ndị a tụlere, ndị a mụrụ, ndị a tụlere na ndị á dere. Ma enwere m nnukwu ihe ùgwù na enwere m ike iwelie olu m na-ekwu maka ihe anyị chere na ibe ákwá na ihe gụrụ anyị ímé.
  • Ahụrụ m ụwa ka ọ buru ibu na nke anwansi nwere ọtụtụ omenala na ndị mmadụ. O meghere m ma mee ka m nwee ike ịgbanwe. Ọ pụtakwara na anaghị m atụ egwu ịnọ n’ebe ndị m na-amaghị, ịhụta na ịmụta ihe.
  • ịkpa ókè agbụrụ bụ ihe ịtụnanya; ọ di ka alulu-uzu nke nēkpuchi ọhù na ikpé nke ọbuná ndi uku.
    • Zenzele. Akwụkwọ ozi maka nwa m nwanyị [1996] p.85 ISBN: 2-226-08566-1
  • Ruo mgbe ọdụm mụtara ide akụkọ ịchụ nta, anyị ga na-eto onye dinta mgbe niile
    • Zenzele. Akwụkwọ ozi maka nwa m nwanyị [1996] p.78 ISBN: 2-226-08566-1

Okwu banyere ya dezie

Njikọ mpụga dezie