JJC Skillz
JJC Skillz
dezieAbdulrasheed Bello (amuru 4th nke Eprel 1977, Kano) amara dika Skillz ma obu JJC Skillz bu onye Naijiria na-ede uri, onye na-egwu egwu, ihe ndekọ na onye na-eme ihe onyonyo.
Ihe ndi okwuru
dezie- N'agbanyeghị ebe m garuru. Ị ga-anọrịrị n'obi m mgbe niile. Ịhụnanya m
- Ndụ anyị dị ka akara ukwu ndị a. Otu ụbọchị, mmiri ga-abịa. Ka anyị bie ndụ bara uru ma gọzie anyị na ụmụ ga-agọzi ụwa.