J . P. Clark dezie

John Pepper Clark-Bekederemo (6 Eprel 1935 - 13 Ọktoba 2020) bụ onye Naijiria na-ede uri na onye ode akwụkwọ.

Ihe ndi okwuru dezie

  • "Anyị dara. Ndị niile nwụrụ n'agha, N'ihi na anyị enweghị ike ịnụ okwu ibe anyị. N’ihi na anya akwụsịla ịhụ ihu igwe mmadụ.”

Ebenside dezie

https://www.goodreads.com/work/quotes/3086403-casualties-poems-1966-68