J. Cole dezie

Jermaine Lamarr Cole (amuru Jenụwarị 28, 1985) bụ onye egwu America, onye na-agụ abụ, onye na-ede abụ, onye na-edekọ ihe.

Ihe ndi okwuru dezie

  • Iji ghọta anyanwụ, ị ga-ama ihe mmiri ozuzo bụ.
  • Ahụrụ m nwa na-ebe akwa sekọnd ka ọ na-achị ọchị...mma ndụ, ihe mgbu anaghị adịte aka.
  • Ndụ bụ ihe nkiri, họrọ ọrụ nke gị, rịa ubube nke gị ma ọ bụ gwuo oghere nke gị.
  • Ihe ọ bụla ga-ekwe omume, ị ga-arọ nrọ dịka ị hụbeghị ihe mgbochi.

Ebenside dezie

https://www.azquotes.com/author/3081-J_Cole