Isabella Ayuk (amuru na ụbọchị nke onwa Mee n'afọ 1986) ọ bu onye Naijiria bu eze nwanyi nma, onye nzuko ahia, onye na-eme ihe nkiri na onye enyemaka. A ma ama ya ma ka imeri Nwa agbọghọ mara mma na Nigeria 2012.

Okwu ndị O kwuru

dezie

Ọ bụrụ na ịchọghị ime okenye, mgbe ahụ ị ga-anwụ na nwata! [1] Isabelle Ayuk hotara gbasara ịka nká.

  • Ịbụ eze nwanyị abụghị ọrụ dị mfe n'ihi na ị ga-adị mma mgbe niile n'ihe gbasara ejiji, ije ije, ikwu okwu, ịnọdụ ala, na-amụmụ ọnụ ọchị mgbe niile. Nke ahụ bụ ihe ịma aka ma n'otu oge ahụ dị mma. Ekwesịrị m ịsị na ịnya ụgbọ ahụ tọrọ m ụtọ.
  • Amụtala m inyekwu ohere maka obere ihe ùgwù m ghọtara na inye ihe ka bụ nhọrọ ka mma.

Njịkọ mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: