Ikponwosa Ero

Ọkaiwu Nwanyị Naijeria

Ikponwosa "I.K." Lauretta Ero (amụrụ 1981) bụ onye ọka iwu na onye na-akwado ọrụ n'ihe gbasara ikike mmadụ zuru ụwa ọnụ. Ọ bụ Ọkachamara nnwere onwe nke United Nations na ọñụ nke ikike mmadụ site n'aka ndị nwere albinism.

Ikponwosa Ero (2017)

Okwu Ndi Okwuru dezie

  • "Ndị mmadụ na-echigharịzi bụrụ amoosu n'ihi nkwenye ụgha na iji akụkụ ahụ ha na-ere ọgwụ pụrụ iweta chi ọma na akụ̀ na ụba."


  • "Ọ bụ ezie na anyị bịarutere ebe dị anya n'ọgụ a na-alụso omume ọjọọ ndị a, ụzọ dị n'ihu ka dị ogologo ma na-agwụ ike."


Njikọ Mpụga pụga dezie