Ijeoma Umebinyuo bụ onye Naijiria na-agụ uri. A na-ewere ya dị ka otu n'ime ndị na-ede uri ọgbara ọhụrụ kacha mma na Sub-Saharan Africa. Ọ malitere ide ihe mgbe ọ dị afọ asaa na akụkọ mkpirisi ya na uri ya apụtala n'akwụkwọ ndị dị ka The Stockholm Review of Literature, The Rising Phoenix Review na MacGuffin. Akpọrọ okwu TEDx ya "Dismantling Culture of Silence". O nwere akwụkwọ uri a na-akpọ Ajụjụ maka Ada na asụgharịala ọrụ ya n'ọtụtụ asụsụ, gụnyere Turkish, Portuguese, Russian na French.

Okwu okwuru

dezie
  • Bido ugbu a. Bido ebe ịnọ. Malite n'egwu. Malite na mgbu. Malite na obi abụọ. Malite na n'ikwe aka. Malite na ịma jijiji olu mana malite. Malite ma akwụsịla. Malite n'ebe ị nọ, jiri ihe ị nwere. Naanị ... malite.
  • Ụbọchị agụmakwụkwọ gị ga-eme ka anya gị legide nna gị. Ụbọchị ikpughe gị mere ka ị kpọọ nne nke gị onye na-emepeghị emepe, ụbọchị ogo gị dị ịtụnanya na-eme ka ị na-ama jijiji ka onye ọkwọ ụgbọ ala gị na-asụ pidgin bekee, ka ị ghara ichefu nna nna gị bụ onye ọrụ ugbo si Oyo state na-aghọtaghị bekee.
  • Ọ dịghị onye dọrọ gị aka ná ntị na ụmụ nwanyị ndị i bepụrụ ụkwụ ha n’ịgba ọsọ ga-amụ ụmụ nwaanyị nwere nku.

Njiko Mpuga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: