Ihu mbụ: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị
Content deleted Content added
No edit summary |
Iwuala Lucy (ṅkátá | mmetara) Added Content |
||
Ahiri 1:
[[Shantel Marekera]] bụ onye gụsịrị akwụkwọ ma turu ugo kachasị elu n'ụlọ akwụkwọ nke mahadum. Ọ gụsịrị akwụkwọ na n'ụlọ akwụkwọ mahadum nke nta na nke elu naanị afọ anọ. Ọ bụ onye otu Alpha-Lambda na Phi-Eta-Sigma Honor Societies.
==Kwotu==
*''Na ị malitere bụ ihe kacha mkpa. Malite obere. Chee echiche banyere ihe na-eme ka ị na-anụ ọkụ n'obi. Bido n'obodo gị. Enweghị ihe ngọpụ maka enweghị ọrụ.
*Anyị ekwuchala okwu. Anyị chọrọ mgbanwe; mgbanwe nke onye ọ bụla na-ahụ anya. Anyị chọrọ ka ụmụnwanyị na ụmụagbọghọ hụ na ụfọdụ mgbanwe na-eme. Anyị ga-aju gị ajụjụ maka nkwa gị.
<ref>https://www.rhodeshouse.ox.ac.uk/scholars/rhodes-scholars-class-of-2019/shantel-marekera/</ref>
==Ebenside==
|