Love4sure
Created page with " == Malcolm X == Malcolm X (amuru Malcolm Little, emesia Malik el-Shabazz; May 19, 1925 - Febrụwarị 21, 1965) bụ onye minista Muslim America na onye na-akwado ikike mmadụ bụ onye ama ama n'oge ngagharị ikike obodo. == Ihe ndi okwuru == * Ọ bụrụ na ị kpachapụghị anya, akwụkwọ akụkọ ga-eme ka ị kpọọ ndị a na-emegbu asị, na-ahụkwa ndị na-emegbu mmadụ n'anya. * Anyị chọkwuru ìhè gbasara ibe anyị...."