Idia Aisien
- A mụụrụ na 4th nke Julaị 1991. ọ bụ Nwanyị na - eme ihe nlere Naijiria, onye na-egosi ihe onyonyo na onye na-eme ihe nkiri.
Okwu ndị okwụrụ
dezie- Amụtala m na ị gaghị echere ka ndị mmadụ nyere gị aka ime nke ọma na ndụ.
- Enwere m obi mkpali site na ọtụtụ ụmụ nwanyị ndị bum ụzọ mebe ihe nkiri.Enwere m mkpali site n'aka ndị a gwara na ha enweghị ike ime ihe mana ha mesiri wee mee ma merie ya.
- [2]
- Obodo New York mere ka m rọọ nrọ nke ukwuu, mana Naijiria enyela m ohere imezu nrọ ndị ahụ.
- Echere m na ọ dị mma ibi ndụ gị ebe ọ kacha mma mana ka emechara ihe niile, mmetụta nke ị metụtara mmadụ ibe gị bụ ihe bara uru.
- Ọ bụghị sọ na Naijiria, ọ bụ ọ zuru ụwa ọnụ; anyị na-ahụ na ụmụ nwanyị enwebeghị ọnọdụ hà nke ọma n'akụkụ dị iche iche n'ofe mba ụwa.
- Nwanyị nwanyị bụ onye chọrọ naanị ihe “dị mma maka ụmụ nwanyị, yabụ echere m na onye ọ bụla kwesịrị ịbụ nwanyị.
- A ga-asị na afọ m kasị dị ịrịba ama bụ mgbe m bi na NYC, n'ihi na m mụtara na ihe ọ bụla ga-ekwe omume.
- N'okpuru ọrụ inyeghachi anyi, akụkụ atọ anyị lekwasịrị anya bụ agụmakwụkwọ, mkpochapụ ịda ogbenye na inye ike.
- A ga-agwa nwoke ma ọ bụ nwanyị ọ bụla chọrọ ime nke ọma eziokwu.