Ice Prince

onye egwu Naijiria


Ice Prince

dezie

Panshak Henry Zamani (amụrụ 30 Ọktoba 1986). A maara nke ọma dị ka Ice Prince, bụ onye Naijiria na-agụ egwú, onye na-ede abụ, onye na-agụ egwú na onye na-eme ihe nkiri. O wee bụrụ onye ama ama ka o wepụtachara "Oleku" bụ otu n'ime egwu ndị Naijirịa na-emegharị emegharị n'oge niile.

Ihe ndi okwuru

dezie
  • Bie ndụ kacha mma ma hapụ ndị ọzọ. Oge nwere ụzọ isi kọwaa ihe niile.
  • Ọ dịghị onye na-ebu ụzọ bụrụ onye kasị nwee ọgụgụ isi
  • Ọ ka mma ịbụ onye nta n'etiti ndị ukwu karịa ịbụ nnukwu onye n'etiti ndị nta.
  • Otu ihe so na ebum n'obi m bụ ịme ka egwu Afrịka zue uwa ọnu . A chọrọ m iso na ndi ga -eme ka nke a puta ihe.
  • Ijee na mba South Afrịka, egwu ha di iche, ndi obodo ha hụrụ egwu ha n' anya. Ị jee Botswana, egwu ha dikwa iche, ndi Botswana hụrụ Afro Hio hop n'anya nke ukwuu. Ị jee na Sierra Leone, egwu ha dikwa iche.I jee na Naijiria,egwu ha adikwa iche. Egwu niile a amakasi na akpali obi.
  • Lee m anya dịka ọmụmaatụ. Enweghị m agụmakwụkwọ kacha mma ma ọ bụ ọdịdị kacha mma. Ebe m si na Naijiria abụghị ebe ntụrụndụ na-aga nke ọma.ọ bụ akụkụ ugwu Nigeria ebe anaghị ege ntị na egwu. M si ebe ahụ pụta wee nweta ọkwa dị elu nkea M na-ekwu mgbe niile ma ọ bụrụ na m nwere ike ị nweta ihe ndị a ọ nweghị ihe ga egbochi onye ọbụla ime nke ọma.

Ebenside

dezie

https://quotes.ng/authors/ice-prince/795/