Hulda swai
Hulda Swai(amụrụ ya na afo 1954) bụ onye nyocha Tanzania na prọfesọ na sayensị ndụ na bioengineering. Ọ bụ onye ọsụ ụzọ na nyocha nanomedicine na mmepe ọgwụ megide ọrịa na-efe efe na Africa. Ọrụ ya lekwasịrị anya karịsịa n'iji nanotechnology eme ọgwụ mgbochi ịba
Okwu ndị O kwuru
dezie- Sayensị abụghị ihe siri ike, ọ bụ naanị akụkọ ifo, ụmụ nwanyị dị mma ka ụmụ nwoke
- recieving her science award**
- A na-eme sayensị iji dozie nsogbu na ọha mmadụ, iji nweta ihe onwunwe anyị nwere iji mepụta nkà na ụzụ na n'ikpeazụ akụ.
Njikọ Mpụga
dezieHulda Swaina wikikwootu bekee Hulda Swaina Wikipedia Igbo