Hind Rostom
Hind RostomHind Hussain Mohammed ma ọ bụ Nariman Hussein Murad, nke a na-akpọkarị aha ogbo ya Hind Rostom, Nọvemba 12, 1929 – Ọgọst 8, 2011 ọ bụ onye omere Egypt,a na-ewere ya dị ka otu n'ime ndị ngosi dị na sinima Egypt, dị ka osi wee maa mma ka eji akpọ ya Marilyn Monroe nke ọwụwa anyanwụ.
Okwu ndị okwụrụ
dezie- "Ihe nrite ahụ abịaghị n'oge, etinyeghị m na uko ka ha họrọ m mgbe ọ bụla ha chọrọ, ọ bụ naanị otu Hind Rostom dị n'etiti ọwụwa anyanwụ, ka anyị tụlee na ọnụ ọgụgụ ahụ. nke ọgbọ m ndị àmà ama na eme ihe nkiri e bụghị ibu nke ukwuu nke na-eleghara anyị anya, na kwa, ọ bụghị ihe kwesịrị ekwesị ị kwanyere m ugwu mgbe omela ọtụtụ afọ nke àkwánye siri ndị na-erughị m ugwu, isi ihe ọzọ bụ na m na-ajụkwa nkwanyere ugwu m tupu Shadia, ọ kwesịrị ya maka na o bụ onye àmà ama na eme ihe nkiri tupu mụ.
- A dịghị m ata onwe m ụta ," ka o kwuru na N'ajụjụ ọnụ ya banyere mkpebi ya ịla ezumike nká. "Emere m ya maka ịhụnanya m ebe dị m nọ Dr. Fayaad,"