Hauwa Allahbura bụ nwanyi na-eme ihe nkiri na Nollywood ma bụrụkwa onye na emepụta ihe nkiri. Ọ bụ onye isi oche nke Cut24 Productions ma bụrụkwa onye mepụtara ma duzie ọtụtụ ihe nkiri gụnyere Gidi Blues (2016) The Eve (2018), and Code Wilo (2019).

Okwu ndi okwụru

dezie

Njikọ mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Hauwa Allahbura na Wikiquote Bekee