Halima Tayo Alao
Halima Tayo Alao
Halima Tayo Alao bụ onye na-ese ụkpụrụ ụlọ Naijiria bụrụkwa onye minista na-ahụ maka gburugburu ebe obibi na ụlọ n'oge ọchịchị President Umaru Yar'Adua.
Ọkwụ ndị Ọkwụrụ
dezie
- "M na-ese, na-ese na dee banyere ihe ọ bụla m bụ ..."
[1]