Grace Oladunni Taylor
- Grace Oladunni Taylor (nke a makwaara dị ka Grace Oladunni Lucia Olaniyan-Taylor; amuru na 24 Eprel 1937) bu biochemist, nke bubu na Mahadum Ibadan, Ọ bụ nwanyị nke abụọ e debanyere na Nigerian Academy of Science of Science, na onye Africa mbụ nyere onyinye L'Oréal-UNESCO Award nke umu nwanyi no na Sayensi.
Okwu ndi O kwuru
dezie- Gbaa ụmụ nwanyị ndị ọkà mmụta sayensị ume ka ha mee ihe dị ka ndị ọrụ mgbanwe
- [1] Speaking at a program themed "For Women in Science Commitment Charter".
Njiko npuga
dezie- Grace Oladunni Taylor na wikikwootu bekee
Grace Oladunni zTaylor na wikipedia igbo