Grace Addo amuru 24 Disemba, 1960. O bu onye ochichi Ghana na onye nkuzi. Ọ bụ onye otu nzuko omeiwu nke isii nke Republic of Ghana. Ọ nọchitere anya mpaghara Manso-Nkwanta ma bụrụkwa onye otu pati New Patriotic Party.

Okwu okwuru

dezie
  • Anọla m ebe ahụ na oge abụọ na kmow ihe ọ ga-ewe iji mee ka ọ gbanwee mpaghara ahụ ka mma ma ọ bụrụ na enyere ya isi.
  • Ekele dịrị Chukwu na achupughị m ịzọ ọkwa primarị dịka ndị na-akparị m tụrụ anya ya, ma nke a bụ akara mbụ nke mmeri.

Njiko Mpuga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: