Ghada Amer Ghada Amer a mụrụ ya na May 22, 1963, na Cairo, Egypt[1]) ọ bụ onye na-ese ihe n'oge a, ọtụtụ ọrụ ya gbasara okike na mmekọahụ. Ọrụ ya kacha pụta ìhè gụnyere ihe osise a kpara akpa nke ukwuu nke ahụ ụmụ nwaanyị ndị gba ọtọ na egosi. 3]

Okwu ndị Okwụrụ

dezie
  • “Ọ bụ mgbe ahụ, ka m achọpụtara na m bụ nwanyị. Ekpebiri m ikwu okwu ma sekwaa eserese maka ya. Nke a bụ ihe m na-eme. Ana m-ese ihe ma bụrụ n' obi na m bụ Nwanyị".

Njiko Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: