George Edozie
George Edozie George Edozie, A mụrụ ya na 11 Mee 1972. Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị nke di n' ime mahadum, Nsukka, Enugu State, Gukwaa na Washington Memorial School, Onitsha, Anambra Steeti. Edozie gụrụ Fine & Applied Arts na Mahadum Benin dị na Benin City, Edo State, south-south Nijiria.
Okwu ndị okwụrụ
dezie- "Abụghị m onye na-ese ihe si Afrịka, anaghịkwa amasị m ịgosi ihe oyiyi oge ochie ma ọ bụ nke ọgbọ".
- "For Edozie, identity on trial". The Guardian Life Magazine. 2009-08-22. Retrieved 2017-12-20.
- "Ọ bụ ezie na m bụ cubist, mmadụ enweghị ike isi ike tumadi onye na-ese ihe; Abụghị m onye na-ese Afrịka ma ọ bụ Europe".
- "For Edozie, identity on trial". The Guardian Life Magazine. 2009-08-22. Retrieved 2017-12-20.
- "Ọ bụghi ụkọ kama Agam apụtazi nanị m, Aga m apụta na- ụzọ ziri ezi, Ọ dighi m ọsịsọ"
- "For Edozie, identity on trial". The Guardian Life Magazine. 2009-08-22. Retrieved 2017-12-20.