Gemma Galgani
Gemma Galgani (12 Maachi 1878 – 11 April 1903) bụ Ịtali mystic, nke a na-asọpụrụ dị ka senti na ụka Katọlik kemgbe afọ 1940. A na-akpọ ya “Daughter of the Paion” n'ihi na nke nṅomi ya nke ukwuu nke Passion of Christ.
Ihe ndị Ọkwụrụ
dezie- Nye, Onyenwe m Jizọs, ka mgbe egbugbere ọnụ m na-abịaru gị nso ka m susuo gị ọnụ, ka m detụkwa ire ere e nyere gị ọnụ. Ma mb͕e ubum nādabere n'aru Gi, me ka m'nweta utari-Gi nile. Ma mgbe anụ ahụ m jikọtara ya na Gị n'ime Oriri Nsọ, mee ka m nwee mmetụta nke mmasị gị. Ma mb͕e isim nābiaru Gi nso, me ka m'tutu ogwu Gi. Ma mgbe obi m dị nso na Gị, mee ka m nwee mmetụta nku gị.
- Ekwuru na The Life of St. Gemma Galgani site n'aka onye nduzi ime mmụọ ya bụ Ven. Germanus, trans. A. M. O'Sullivan, 1999, p. 258.