Gambo Sawaba
Gambo Sawaba (15 Febrụwarị 1933 – Ọktoba 2001) bụ onye na-akwado ikike ụmụ nwanyị Naijiria, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye enyemaka.[1][2] Ọ rụrụ ọrụ dịka osote onye isi oche otu Great Nigeria People's Party (GNPP) wee họpụta ya onye isi otu pati ụmụ nwanyị mba Northern Element Progressive Union (NEPU).
Okwu okwuru
dezie- Ọ bụrụ na amaghị m akwụkwọ, amaara m ikike, abụbeghị m onye otu Ụlọ Nzukọ (legislature). Enweghị m ọkwa ọ bụla ma e wezụga na m bụ onye otu Ụlọ Mkpọrọ.