Frank Chipasula amụrụ ya na 16 Ọktoba 1949) ọ bụ onye na-ede uri, onye Malawi, onye nchịkọta akụkọ na onye ọka mmụta na Mahadum.

Okwu ndị Okwụrụ

dezie

Ọhụ na ntụgharị uche' (1972)

  • Abụ m na-achọ ka m mee nkwupụta. Agaghị m ewezuga eziokwu na egwu m na ngwa egwu m.
    • "Manifeston On Arts Poetica," ahịrị 1-3.
  • Agaghị m ekwu ire ụtọ kama m ga - ekwu ya ka ọdi.
    • "Manifeston On Ars Poetica," ahịrị 20-21.

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: