Franca Brown
Franca Brown A mụrụ na Mee 1967, ọ bụ onye omere na onye na-eme ihe nkiri Naijiria.N'afọ 2016 ọ natara ihe nrite City People Movie Special Recognition Award na City People Entertainment Awards.
Okwu ndị okwụrụ
dezie- Ị bụ onye nkatọ kacha mma maka onwe gị, n'ihi na ị ga-enwe ike ịgwa onwe gị eziokwu. Naanị ihe m na-eme bụ ịnọdụ ala leba anya nke ọma na ọrụ m rụrụ na fim ahụ eleghị anya iji chọpụta ebe m kwesịrị imeziwanye ya.
- "Franca Brown na N'ajụjụ ọnụ Vanguard (June 6,2014).
- Ekwenyere m na alụmdi na nwunye. A mụrụ m n'ụlọ, enwere m nna na nne. Ma alụmdi na nwunye abịabeghị n'ụzọ m, echeghị m na ọ ka bụ ihe ịma aka nye m. Mgbe ọ bịara n'ụzọ m, ọ na-abịa.
- "Gịnị kpatara na m alụghị di-Franca Brown Vanguard (June 6,2014)
- Anyị nọ n'ụwa ebe anyị ga-anọgide na-amụ ihe kwa ụbọchị.
- [1].