Folashade Abigeal Abugan (amuru 17 Disemba 1990) bu onye oso oso Naijiria.

Okwu okwuru

dezie
  • Adị m mma ugbu a ma na-eme nke ọma karị. Amalitela m ọzụzụ. Anọ m na South Africa, mana ugbu a, anọ m na Akure, Ondo State. Mana enwere m olile anya na m ga-abia Lagos n'izu na-abịa. N'ọnwa Ọktoba, a ga m alaghachi ịmalite nke ọhụrụ.
  • Obi dị m ụtọ imeri n’ihi na afọ anọ gara aga, enwetara m ihe nrite ọla ma na nke ugbu a, abụ m onye mmeri nke Africa. Oge a abụrụla m nnukwu oge ka m ghọrọ onye mmeri mba, merie ọla na IAAF World Relays na ọlaọcha na asọmpi Commonwealth. M ga-azụ ọzụzụ nke ọma n'ihu Continental Cup.

Njiko Mpuga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: