Fergie' (amụrụ Stacy Ann Ferguson na March 27, 1975) bụ onye ọbụ abụ pop/R&B America. , onye na-ede abụ, na onye na-eme ihe nkiri. Ugbu a ọ bụ onye na-akpọ ụda olu maka otu hip hop/pop Black Eyed Peas.

Fergie in 2014


Ihe o kwụrụ dezie

Njikọ mpụga dezie

Fergie na Wikiquote Bekee