Femi Fani-Kayode
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Femi Fani-Kayode Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye edemede, onye na-ede abụ na onye ọka iwu.
Okwu ndị Ọkwụrụ
dezie- Ọ bụrụ na ha akwụsịghị, oge na-adịghi anya, ikekwe afọ ole na ole site ugbu a, agha ga-abụ ihe a na-apụghị izere ezere, naanị ihe ha ga-ahụ bu ọnwụ, ọbara, ọkụ, ụjọ nakwa ozu ndị e gbuturu. Ọ ga-abụ ọkụ mmụọ n'ụwa.
- A na m adụ gị ọdụ ka ị tolite wee bụrụ ezigbo mmadu. Onwere ihe na-eme karia ihe anya na-ahụ.
- N'agbanyeghị otú eziokwu ahụ si jọọ njọ, sie ike na adịghịkwa mma, atụla egwu. Kwuo ya!
Edensibia
dezie- https://quotes.ng/mobile/quotes/i-advise-you-to-grow-up-and-get-real-there-is-more-to-what-s-going-on-than-meets-the-eye--27138/
- https://quotes.ng/mobile/quotes/no-matter-how-ugly-difficult-and-unpleasant-that-truth-may-be-have-no-fear-and-speak-it--27144/
- https://quotes.ng/mobile/quotes/if-they-don-t-stop-somewhere-down-the-line-and-perhaps-years-from-now-war-is-inevitable-the-only-thing-they-will-see-is-death-blood-fire-terror-mutilated-corpses-it-will-be-hell-on-earth-27135/