Felicia Adeyoyin
Felicia Adeyoyin (6 Nọvemba 1938 – 1 Mee 2021) bụ onye prọfesọ Mahadum Lagos na adaeze si n’ụlọ na-achị Iji nke Saki, Oyo State. Ọ bụ ya bụ onye dere akwụkwọ nkwa mba Naijiria
Okwu okwuru
dezie- Ekwere m Naijiria, obodo m
Iji kwesị ntụkwasị obi, ikwesị ntụkwasị obi na eziokwu Iji ike m niile jeere Naijiria ozi Iji kwado ịdị n'otu ya Kwadokwa nsọpuru na otuto ya Ya mere nyerem aka Chineke.