Farida Charity
onye ndu obodo na onye na-akwado udo
Farida Charity
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Farida |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1986 |
ọrụ ọ na-arụ | activist |
Farida Charity bụ onye 36 afọ si Uganda bụ onye ndu obodo na onye na-akwado udo ugbu a. Ọ bụ akụkụ na mkparita uka udo ya na Uganda National Rescue Front nke butere nkwekọrịta nkwụsị n'afọ 2002.
Okwu okwu
dezie- Ihe ụmụ nwanyị chọrọ na-ada ụda dị mfe mana ha bụ nnukwu okwu karịsịa n'ime ime obodo
- Ụmụ nwanyị chọrọ udo na ịnweta ọrụ ahụike
- Ihe kacha mkpa bụ inwe udo na ile onwe anyị anya dị ka mmadụ n’agbanyeghị okike, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, okpukperechi na agbụrụ. [1] 19 Maachị 2021 nke UN Women weghachiri 15 Nọvemba 2022