Faith Osier
Faith Osier(amụrụ na 1972) bụ onye Kenya na-ahụ maka ọgwụ mgbochi ọrịa, dibịa bekee ụmụaka na onye nkuzi.
Okwu Ndị Okwuru
dezie- ihe ọ bụla iji n'aka ime, ọ bụrụ na itinye obi gị dum na ike gị niilna ya, ọ ga-enye gị ọtụtụ ihe nrita n'uru.
- Ka ị na-arịgo ka ọ na-esiwanye ike n'ihi na ihe nkiri na ihe ndị dị na-akụkụ ga-adọpụ uche gị, mana cheta na ọ bụghị ha bụ isi okwu.
Njikọ Mpụga
dezie- Faith Osier na Wikikwootu bekee
- Faith Osier na Wikipedia Igbo