Eve Akinyi Obara
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya- Onye otu nzuko omeiwu maka Kabondo Kasipul Mpaghara, Homa Bay County
Eve Akinyi Obara
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kenya |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Swahili, Dholuo |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly |
prefix nsọpụrụ | The Honourable |
kọwara na URL | http://www.parliament.go.ke/the-national-assembly/members/item/4170-hon-obara-eve-akinyi |
Eve Akinyi Obara bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya, onye omeiwu ugbu a maka Kabondo Kasipul Constituency na Homabay County, na onye otu Orange Democratic Movement (ODM) kemgbe 2017.