Ellie Carpenter
Ellie Madison Carpenter (amụrụ 28 Eprel 2000) bụ onye Australia soccer player onye na - agba bọọlụ dịka defender maka klọb French Lyon na Australia otu mba. Ọ gbara bọọlụ maka [[wikipedia:Western_Sydney_Wanderers_FC_(A-League_Women)|Western Sydney Wanderers] na Australia [[wikipedia: A-League_Women|W-League] na Portland Thorns FC na United States' [[wikipedia: National_Women's_Soccer_League|National Women's Soccer League] (NWSL
Okwu ndị okwuru
dezieÌgwè mmadụ ndị ahụ na-egosi nnọọ ebe bọọlụ ụmụ nwanyị ruru."
- "Ọ dị mma ịhụ klọb ụmụ nwanyị na-eme nke ọma."
- "Iso ụmụ nwoke na-egwuri egwu bọọlụ nyeere m aka n'anụ ahụ."
- "Ọ bụrụ na mụ na ụmụ nwoke amaliteghị, echeghị m na m ga-abụ onye ọkpụkpọ m bụ taa. Ekwesịrị m ịdị ike na ngwa ngwa, ma ọ bụghị ya, ị nweghị ike ịga n'ihu."
- "Mụ na ha na-egwuri egwu ruo mgbe m dị afọ 12 ma ọ bụ karịa, m na-agwakwa ụmụ agbọghọ ụbọchị ndị a ka ha gbalịa na-anọnyere ụmụ nwoke ma ọ bụrụhaala na ị nwere ike."
- "ịba bọọlụ bụkwa àjà. Achọpụtara m na ọ nweghị ihe na-abịa n'ezie. Enweghị m ọtụtụ ndụ ọha mmadụ, ma ọ bụ ndị enyi ị ga-ekwu."
say."
- Lyon defender Ellie Carpenter: ‘I don’t think many people understand how cut-throat it is’ by Emma Kemp. May 17, 2022. Retrieved 14/11/2023
Anaghị m ege ntị nmkpọtụ n' eme n' èzí."
- "Ka ị na-ebuwanye ibu, ka ị na-enwetakwu nkatọ buru ibu "
- Ellie Carpenter calls out online abuse but shrugs off her own by Emma Kemp. October 24, 2023. Retrieved 14/11/2023.