Elizabeth Ongoro bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Kenya. Ọ di na otu ndọrọndọrọ ọchịchị akpọrọ Orange Democratic Movement. A họpụta ya ka ọ nọchite anya mpaghara Kasarani na nzuko omeiwu nke iri nke National Assembly nke Kenya site na ntuli aka ndị omeiwu Kenya nke 2007 na ntuli aka ndị omeiwu Kenya 2013

Okwu ndị okwuru

dezie
  • Eji m obi m niile bịa UDA, ebe ikike iche echiche m niile na-arụ ọrụ yana nkwenye m na emeela m mkpebi ziri ezi.
  • Anyị kwenyere na pati UDA na ndị isi ya pụtara nke ọma maka mpaghara a.

county

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: