Elizabeth Andiego

Elizabeth Adhiambo Andiego (amụrụ 21 Ọgọst 1986 na Nairobi) bụ nwanyị Kenya na-akụ ọkpọ. N'egwuregwu Olimpik Summer nke afọ 2012, ọ gbara asọmpi n'asọmpi etiti arọ ụmụ nwanyị, mana e meriri ya na agba nke mbụ. Ọ gbakwara asọmpi n'asọmpi Commonwealth nke afọ 2014, wee merie ọzọ na agba nke mbụ.

Okwu ndị okwuru

dezie

Amaara m onye ọ ga- abụ mụ na ya kemgbe afọ 2019, yabụ amụtala m ya ntakịrị ma amaara m site na ahụmịhe m na m ga-enwe ike ịchịkwa ọgụ ahụ.

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: