Elizabeth Akinyi bụ onye oti ọkpọ mba Kenya, ma bụrụkwa onye mmeri welterweight,O mere mpụta mbụ ya na March 2016, mgbe Goramane Rady meriri ya.

Okwu ndị okwuru

dezie
  • Oge na-abịa mgbe mmadụ ga-eme mkpebi nke ga-eme ka ọ gbanwee ọrụ ya, oge eruola ka m mee ya wee gafere n'ịti ọkpọ ọkachamara.

https://www.standardmedia.co.ke/sports/boxing/article/2001480859/middleweight-champion-akinyi-crosses-over-to-paid-ranks, (The Standard, September 6, 2023)

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: