Douglas Adams
Onye edemede sayensị sayensị Bekee na onye ọchị ọchị
Douglas Noel Adams (Önwa àtọ 11, 1952 – Önwa ìse 11, 2001) bu mgbe mbu onye Inglandi bu òde akwukwọ na onye òde nsịkwu ȯchị, nke mádu màrìrì màkà ndeputa The Hitchhiker's Guide to the Galaxy series nke egwu radio na akwukwọ.