Donatella Versace

Donatella Versace(amụrụ 2 Mee 1955) bụ onye nrụpụta ejiji Italiantali na onye isi ihe okike ugbu a nke Versace, ngalaba nke Capri Holdings. Ọ bụ nwanne Santo Versace na Gianni Versace nwụrụ anwụ.

Donatella_Versace_Shankbone_2010

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ dezie

Njikọ Mpuga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
 
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: