David Goldblatt A muru ya na 29 November 1930, O nwua na 25 June 2018)O bụ onye mba South African a na-ese foto

Okwu ndị Okwụrụ

dezie
  • Ọ bụ atụ m n' anya m na afọ ndị gara aga,ịbụ onye na-agụ egwú nwekwara igwefoto. [...] Enwere m obi ụtọ dị ukwu na [Edward Weston's] na ọtụtụ ndị ọzọ na arụ ọrụ ise foto. Ana m enwere ha anyaụfụ maka nwere onwe ise foto na enweghị mgbakasi ahụ*.

N'ajụjụ ọnụ ya na Okwui Enwezor gbara, dịka e hotara na "igwefoto abụghị egbe igwe", Fred Ritchin, 1998


  • Ndị na-ese foto ekwesịghị ịgbagha nzaghachi ha na ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo na ọrụ ha dị ka ndị na-ese foto.

N'ime afọ ndị ahụ gara aga, yiri dị ụtọ nke ukwu bụrụ kwa ihe iji gosipụta iwe, ịkpọasị na egwu nke apartheid ...

    • N'ajụjụ ọnụ, c. 2005, ya na onye ọkọ akụkọ ihe mere eme, Mark Haworth-Booth, dị ka e hotara na "igwefoto abụghị egbe igwe", Fred Ritchin, 1998

Nna m gụnyere ịhụ mba n'anya, tinyere Zionism, dị ka ihe ọjọọ ma na ọ dịghị mgbe ọ nwara ime ka m kwenye n'echiche ya, echiche ya, ebe a, enweghị ike ịgbanahụ.

Njiko Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:


[[category:Ndi nwuru anwụ