Chris Ihidero

Onye na-eme ihe nkiri Naijiria (amụrụ 1976)

Chris Iheidero

dezie

Chris Ihidero (amụrụ 19 Maachị 1976) bụ onye na-eme ihe nkiri Naijiria. Ọ bụ onye isi ode akwụkwọ/onye nchịkọta akụkọ ihe nkiri TV nke MNet Hush.

Ihe ndi okwuru

dezie
  • Ndị mmadụ na-achọ ndị dike mgbe niile ma e wezụga n'ime onwe ha.
  • Ọ bụrụ na m nwere ike ime ihe ọma taa, Onyenwe anyị gosi m otú.

Ebenside

dezie

https://quotes.ng/authors/chris-ihidero/2296/