Chris Abani
Onye odee America amuru na Nigeria (amuru 1966)
Christopher Abani (Önwa Iri na Abụo 27, 1966) bu onye ode akwukwuọ nke déré iduuazi Masters of the Board.

Nke nwere nkwadọMèzi
Ịzù TED Africa (2008)Mèzi
- Ihem mụtàrà nà uwà bu ha naa zọ uwà na áká di ka Kristi; ȯ bu na ọmịkọ, ọmịkọ nke kwa daa. Na Afrika Ṅkwȯ he nwèrè ótù ihe ha na kpọ ubuntu. Ubuntu bu échiche sírí na ótu madu gi bu madu mgbe madu ọzȯ ziri ọ bu mádu.