Chinyere Winifred

Chinyere Winifred A mụrụ Chinyere na Machi 23, 1970 na Aguluezechukwu, Anambra State. Ọ lụọla di, mụtakwara ụmụ nwoke atọ. O nwere nwanne ejima a na-akpọ Chinelo Mojekwu.

Okwu ndị okwụrụ

dezie
    • ""Ọ bụ akụkọ mara mma, ọ dịkwa m ụtọ na m so na ya."""
    • [1]
  • Achọrọ m ịsonye na ya, gwara m onwe m otú ahụ. Akụkọ ahụ pụrụ iche na ihe na ọdị iche na agwa m n'ihe nkiri na-emebu""

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: